Hausa 2 (Essay) – 9:30am – 11:30am
Hausa 1 (Objective) – 11:30am – 12:30pm
Igbo 2 (Essay) – 9:30am – 11:30am
Igbo 1 (Objective) – 11:30am – 12:30pm
Yoruba 2 (Essay) – 9:30am – 11:30am
Yoruba 1 (Objective) – 11:30am – 12:30pm
2023 WAEC GCE IGBO LANGUAGE ESSAY (THEORY) ANSWERS | 16TH NOVEMBER, 2023
(1a)
Izunna: Mmaduka enyim! Anyi aga ekwugodi okwu obere oge
Mmaduka: Izuu nwannem, ọfuma! ka anyi kpaa. Kedu ihe di gi n'obi
Izunna: E nwere kepukepu m na-anụ gbasara gi.
Mmaduka: Hahaha, kedu ihe i nụrụ maka m?
Izunna: A nụrụm na i na-añuzi anwụrụ ike.
Mmaduka: Kedu ebe inukwara asiri nke a? Nke a bụ asiri, ọ bughi eziokwu.
Izunna:
Ya burukwa asiri. Mana achọputaram na agwa gi gbanweziri na nke ikpeazu
a. Ujọ na-atụm maka na-amaram ọghọm di na anwụrụ ike.
Mmaduka: Izunna nwannem, m ga-eletawu onwe m anya ọfuma. Echena oke uche maka m. A maram ebe ihe osise m jedebere.
Izunna:
Enweghi kwa njede na-abia na ebe anwụrụ ike nọ. O nwere ike ighasa gi
aru, ma ghasakwaa gi ụbụlụ. O nwekwara ike ibutere gi ọgba-aghara
n'etiti gi na ndi be ụnụ.
Mmaduka: Echegbuna onwe gi, Izuu. Ihe m ji wee na-añuchalu obere bu ka m wee wepụ echiche.
Izunna:
Mmadu, aghọtaram na ụwa nke anyi nọ n'ime ya siri ike mana obughi
anwụrụ ike ka e ji eso ije uwa. Kama, anwụrụ ike ka enyere gi aka,
otisaara gi ihe. Tinyezie gi nsogbu kariri nke inobụ na ya. O nwere ike
ime ka igaa nga, maobu gbaa gi ara.
Mmaduka: Echebeyikwam ya otu a isi wee kwuo
Izunna: Nwanne, lee anya, obim di ebe inọ oge ọbụla. Aghaghim achọ ka ihe ọjọọ dakwasa gi.
Mmaduka: O bụ eziokwu ka ikwụrụ. Dalu na ihe nkea igwagasirim n'ehihie a. Chukwu gozie gi nwannem.
Izunna:
Chukwu gozikwaa gi ezi oyim. oge ọbụla odi ka i ga-aba n;echiche,
kpoturum ka mụna gi nọrọ, ka anyi tụkọọ aro ọnu, na anyụkọọ mamiri ọnụ ọ
gbọọ ụfụfụ.
(2ai)
A na-etinye akara udaolu n’elu udaume ma myiriudaume.
(2aii)
Nkejiokwu
(2aiii)
(i) Ọ na-ebute mgbagwoju anya
(ii) Ọ na-eme ka okwu nwee nghọta ọzọ abụghi ihe a na-ekwu maka ya
(iii) Ọ nwekwara ike ibute ọgba-aghara n'etiti mmadụ na ibe ya.
(2b)
(i) ube (mkpụrụ osisi) - ùbé
(ii) oke (anụ ụlọ) - òké
(iii) oke (ihe nweta) - òkè
(iv) Obi (aha) - Òbí
(v) obi (akụkụ ahụ) - óbì
(vi) Ada (aha) - Àdá
(vii) ada (ida n'ala) - ádá
(11)
(i) Nne nke nawanyi na-abia be nwa ya nwanyi oge omụrụ nwa ohụụ
(ii) Nwanyi biara ọmugwọ na-ano ọnwa atọ na ezinaụlọ nwa ya nwanyi
(iii) Ọ na-asa nwa ahu
(iv) Ọ na esikwara nwanyi mụrụ nwa ohuu nri
(v) Ọ na-enye aka dozie ulo ebe ọ biara omụgwo
(vii) Nwanyi biara omugwo na-ekuzikwara nwa ya nwanyi o no na nke ya otu esi eleta nwa
(viii) Nke nwoke nwe nwa na-egonye nne nwunye ya otụtụ ihe na ọmụgwọ bia na njedebe
(ix) Nwoke anaghi aga ọmugwọ
(x) Sọọsọ n'ala Igbo ka a na-eme mmemme ọmụgwọ
IGBO
(5a)
Nnochiaha bu mkpuruokwu na-anochite anya aha n’ahiriokwu maobu ebe obula o no. O bukwa
umu irighiri mkpuruokwu e ji edochi anya aha ihe n’ahiriokwu ka a ghara ide ya ugboro ugboro.
(5bi)
[TABULATE]
NNOCHIONYE:
(i) Nochionwe na-anochite anya onye(mmadu)
(ii) O na-anochite anya ihe a kporo aha ya
(iii) Omumatu bu ndi a: m, mụ anyi, gi, ụnụ, ọ, o, ya na ha
NNOCHIMPESIN:
(i) O na-anaghi aru aka kpomkwem onye mere ihe
(ii) O na-anaghi aru aka kpomkwem onye a na-ekwu maka ya
(iii) Omumatụ bụ ndi a: A kụrụ aka, A sara efere, E riri nri ahụ.
(5bii)
NNOCHIONYE:
(i) Emeka bu di ya.
(ii) O na-esi nri.
(iii) Nnewi bu obodo m.
NNOCHIMPESIN:
(i) A kụrụ aka
(ii) A sara efere
(iii) E riri nri ahụ
(8)
(i) Nne na nna ga ekuziri umu ha otu esi aza ụlo
(ii) Ha ga-ekuziri ha otu esi asu asusu Igbo
(iii) Ha ga-ekuziri umu ha otu esi ekene aha
(iv) Ha ga-azukwa ha n'uzo eziokwu
(v) Ha ga-apiakwa ha ihe oge ha mere ihee ọjọọ
(vi) Ha ga-ekuzikwara ihe gbasara mmekọ nwoke na nwanyi na ha tolite
(vii) Ha ga-ekuzikwara ha ọghọm di na ibi ajọ ndu
(viii) Ha ha ekuzikwara ha otu esi ekpe ekpere
(ix) Ha ga-akuzikwara umu ha otu esi asopuru ndi tọrọ ha ato
(x) Ha ga-ekuzikwara maka ihu mmadu ibe ha n'anya.
2023 WAEC GCE IGBO LANGUAGE OBJECTIVES (OBJ) ANSWERS | 16TH NOVEMBER, 2023
1-10: BCDCDCBBDB11-20: BCADCDBCCC
21-30: ABDCADCDDB
31-40: CACDBDDABC
41-50: DDBAACBCCD
51-60: BACCBDAAAC
2023 WAEC GCE HAUSA LANGUAGE ESSAY (THEORY) ANSWERS | 16TH NOVEMBER, 2023
Answers Loading............................................
2023 WAEC GCE HAUSA LANGUAGE OBJECTIVES (OBJ) ANSWERS | 16TH NOVEMBER, 2023
1-10: AABBCABDBD11-20: CDDBBBBDAC
21-30: DBADCBACBD
31-40: CCBABDBAAD
41-50: BBBBBBACAA
51-60: DAAADBABBA
2023 WAEC GCE YORUBA LANGUAGE ESSAY (THEORY) ANSWERS | 16TH NOVEMBER, 2023
(12)
Dandogo
jẹ ẹwu nla kan, ti o de awọn eekun ti awọn ọlọrọ ati awọn agbalagba wọ,
ti o wọpọ laarin awọn olori ilu, lati jade. Aṣọ yii le jẹ kedere ni
gbangba nipa sisọpọ awọn ohun elo pẹlẹbẹ pẹlu ohun elo akọkọ tabi o kan
lati dara aṣọ naa ni iṣẹ-ọnà le ṣee ṣe lori rẹ. eyi yoo fun ni irisi
ọlọrọ. Dandogo jẹ aṣa Yoruba ati pe o gba akoko ati ifarada lati ran.”
Òwe Yorùbá gbajúmọ 'Dandogo kọjá aso a binu da' ( A kì í kánjú ra aṣọ
gígùn ) fi èyí hàn, bẹẹ ni ọrọ náà ṣe ń lọ, tí ẹ bá fẹ ran Dandogo a
nílò 36yards, ó sì gba àkókò. lati ran.
A Le wo Dandogo pẹlu awọn oriṣiriṣi sokoto.....
More Answers Loading........................................
2023 WAEC GCE YORUBA LANGUAGE OBJECTIVES (OBJ) ANSWERS | 16TH NOVEMBER, 2023
1-10: BABCDBBDAC
11-20: BBDDABCDAD
21-30: BAACDDAAAA
31-40: DBACCACDAC
41-50: CADBBCDACC
51-60: DBABACDDBB
NB: KEEP REFRESHING THIS PAGE!!! ANSWERS WILL BE POSTED SOON!!!
===============================================
DAILY SUBSCRIPTION - PER SUBJECTS
*******Link Payment Per Subject: N600***** [Gets Answers On Time]
******Link Payment Per Practical: N400***** [Gets Answers On Time]
===========================================
1 Comments
please drop for yoruba asap, please
ReplyDeleteNOTE: Comments are moderated and may not appear immediately as they require review and approval by a moderator. Remember to check the "Notify Me" box before submitting your comment to receive notifications when your comment is approved or when a reply is posted.